Sefeni
Yoo yoo yoo yoo yoo eeh eh eh
Otua Pkay
Yooi yoo yoo yoo yoo eheeeh
Hah Ndi Mgbu Waa
(Nwata biko kwetenum ka anyi ruo) X2
Yoo yoo yoo yoo yoo eeh eh eh X2
Eeh odighi ife m ga eme X2
Nwata nwa ocha ka omaka
Nee ihe o na ekpohari m ka o buzi Utaka
Shey Chomy dey pray for lover
M si ya kpaputaya o si mba
Oburokwa iricha ego m I giri ahuho gbanaga
Okay Caro baby nyem chance ka m ko ooo
I nya nti I ga aghota ihe m na ako ooo
I ghota ihe m na ako I ga ekwete ka anyi ruo ooo
I’m talking money adighim akokwa oke akuko
Adighi m eme ituo m charter keke ma o bu cab
Ma o bu I bia ogbe m si gi sitekwanu backyard
I get my ride and I biakwa m ga take gi around
Kpo my friends and fans mee gi introduce as a spouse bebe
Because of you I done dey observe
Ejigom maka giwa kpagharia ime 042
A si na unu bi na No6 Tailor nke mgbadanu
Yard Amaka that girl di oji na erezi pure water
Nne ama m your mum, ama m your dad
Ama m your elder bro anyi so gako school na Uwani eh
Make you chill no be psyche ihe m na apianye gi bu cosi shey u oblige nne
Ama m gi from iro maruo gi ulo
Ife m choziri ka m biazie kita ka anyi gonu ogo bebe
Anyi nyuko mmaya gi o ga atokwa uto
Nne biko kwetem ka anyi formzie ezinulo
Make way!!
Sefeni mpa odighi onye ozo but to you osiamiamia gwanu m ife m ga eme
Sefeni mpa odighi onye ozo but to you osiamiamia orighi ife m ga eme ooo
Osiamiamia aahh eh eh
Gwanu m ife m ga eme aahh eh eh
Osiamiamia aahh wo wo
Orighi ife m ga eme aahh eh eh
Osiamiamia aahh eh eh
Gwanu m ife m ga eme aahh eh eh
Osiamiamia ahh wo wo
Orighi ife m ga eme ee eehh
(Nwata biko kwetenum ka anyi ruo) X4
Heh okay heh
Mgba nenekene funukene na nwata di ukene
Ebe ihe niile zuru oke biko ke ihe a kanu echenu
Agha akaru adaghi eri mgwuro
Nkwuocha anyi vu bia akuro ya akunu
Biko atupuna oge obula ka anyi ko na ubi onye anyi biara eeh
Caro I ma tata bu ubosi gi
My guys oburu na o na aso gi cho mpkisingu gi
Gi hapu oringo chiba ukwu isi na uwa aso ka gi
Kita aki onu anyi na atazi na emezikwanu gi akpiri tom tom
And enwe umuasa no here dikwa single
Then oburu na I ma ihe aruga unu kwesiri ike mingle
Then unu kpa odaba ikpo m ka m guo agbamkwu jingle
Maka men akago anyi na agbada
Anyi kwesiri ike imu umu eh
Ife emeru mma na a di mma
(A di mma)
Nwata mara mma adaghi acho mma
(A cho mma)
Ezigbo nwanyi bukwa ugwu di ya
Nwata buzi ilu na azu biko bia bie mu oma
Nwanne oburo tata nwata buzie nkika
And Chemistry o na passi nwekwa ike igwo gi iba
Anyi gbara akwukwo na altar
Biazie gba nkwu omenala
O na azazi afa nna mu abaharigom ya afa eeh
Mgba lekenenu nwata di mmanunu
(Chaiii)
Ogoli di mmanunu eh
Nwata bu mmaya oku eh
She dey do me kalaku eh
When she wingle her waist ooh
Make a bad man won craze oo ooh
I’m in love for life
Girl with you I’m in love for life
Sefeni mpa odighi onye ozo but to you osiamiamia gwanu m ife m ga eme
Sefeni mpa odighi onye ozo but to you osiamiamia orighi ife m ga eme ooo
Osiamiamia aahh eh eh
Gwanu m ife m ga eme aahh eh eh
Osiamiamia aahh wo wo
Orighi ife m ga eme aahh eh eh
Osiamiamia aahh eh eh
Gwanu m ife m ga eme aahh eh eh
Osiamiamia ahh wo wo
Orighi ife m ga eme ee eehh
(Nwata biko kwetenum ka anyi ruo) X3
Biko kwetenum ka anyi ruo
Nwata biko kwetenum heh
{{comment.anon_name ?? comment.full_name}}
{{timeAgo(comment.date_added)}}
{{comment.body}}
{{subComment.anon_name ?? subComment.full_name}}
{{timeAgo(subComment.date_added)}}
{{subComment.body}}